ebook img

Mbem na Egwu PDF

172 Pages·2013·5.593 MB·Igbo
Save to my drive
Quick download
Download
Most books are stored in the elastic cloud where traffic is expensive. For this reason, we have a limit on daily download.

Preview Mbem na Egwu

F.C. OGBALU (I1GBO POEMS AND SONGS) MBEM NA EGWU IGBO NKE F.C. OGBALU VARSITY PUBLISHING CO., LTD., ONITSHA © F.C. Ogbalu, Mbiputa nke a, 2013 Nd} biputara Akwykwo a Varsity Publishing Co. Ltd. {1 Central Schoo! Road, P.O. Box 386, Onitsha — Nigeria. 08034041661. — | ISBN 978~ 978 -160 — 203 -1 OKWA O nweghj onye, ndj magby ylo gly 9 dbyula nwere ike jkopirj n’ydj n’yudi o bula magbu bipyta ihe 9 byla dj n’ime akwykwo a na-ebughj uz9 nata ndj biputara ya ikike zuru oke. OKWU MMALITE E wepy flu na Akuko Ifo, nke a bu 1212) a na-aghah idetu n’akwukwo ihe gbasara agumagu ony na agumagu odinaala. Mkpokota abi na egwu ndi a bu nke sitere n’akuku ala Igbo dum na n’ebe nd! 0z0 a na-asu asusu Igbo dika [ka Igbo, Rivas State wdg. E cheghi.na o di mkpa jchjkota mkpokota abu na egwu ndj a na steti na steti maoby n‘olundi maka na odee kwenyere na Iwelite Asusu Igbo ga-csitekwa n’inwe Igbo izugbe nke onye Igbo obuyla ga-aghota mana osusu mana odide. Ya bu na e kpokotara aby ndi a site n’olu di iche iche. A choputarana o ka mma djkwa nnukwu mkpa na-ckpokotura aby na egwu nd} a dika n’onodu isiokwu ha. Ya mere Abu (Mbem) na Egwu nd} a ka e dokwara n’isiokwu ndj a. Nkeji otu - Aby maka Olylu Nwaany! Nkeji abya ss - Abu Omyumy Nwa Nkeji ato - Abu Iku Nwa Nkejiang- - Abu maka Mmemme (Oriri na Onuny) Nkeji ise - Abu Igo Ndu Nkejiisi — - Abu maka Egwu Onwa Nkejiasaa_s- Aby E ji Ebu Agha Nkcji asato.- Abu maka Echichi Nkejiitoolu. - Akyko n’ Abu Nkeji in - Egwu maka Onwu O by uche Odec na mkpokota mbem na egwu nd} a ga-enye nnukwu aka na ito uto na iwelite asusu Igbo. O ga-emekwa ka otyty mmady nwee mkpalite, mmasj na itinye uchw na omumy asusy Igbo. / F, CHIDOZIE OGBALU 1" May 1974. ili NKENKE NKQWAPUTA Djka a kgwara na okwu mmalite, mbem na egwu Igbo bu ihe e depytara djka isiokwu ha si dj. Nke a mere 0 jini dj ka a gwakotara ha ony sikwaa ike jgy n’ihi na ha si na mpaghara ala Igbo dj iche iche karja otu ha ka adj} ma 9g byr na ha si n’otu olund}. A na-ahyta omymaaty nkc si n’olundj nke oguy | ga-aghota mana 9 ga-esiri ya ike ighota ndj 9z9 .na-esighi n’olu ha. Mana e jin nwayo gua ma tugharja uche nke oma, onye na-agy akwykwo ga-ahy usoro e si dce ma ghotakwa ihe ha na-ekwu na isiokwu dj na ha, n’1hi na mbo a na-agba by ka Igbo bury otu asysy nke onye Q byla ga-aghota nwekwaany ike jsy na ide. Akwykwo a na-akgwa otuty usoro dj na ndy mmady malite na mgbe mmady lytara nwaany}, wec myta nwa, nwa ahy wec too by agadi wee nwya. Ya mere 9 na-emetuta aka na onody obi/mmog9, mmemme nke odid} ndy mmady. ~ Nkeji mby na-ekwu maka Oluly Nwaany} Nkeji abyg na-ekwu maka Qmumy Nwa Nkeji ato na-ekwu maka IkwTgygu Nwa Nkeji ang na-ekwu maka Emume (Oniri na Onyhy) Nkeji ise na-ekwu maka [go Ndy - Nkeji isii na-ckwu maka Egwu Onwa Nkeji asaa na-ekwu maka Agha Nkeji asatg na-ekwu maka Echichi Nkeji iteghete na-ekwu maka Akyko n’Abu Nkeji iri na-ekwu maka Egwu Onwu ABY OQLULU NWAANY] Aby ndj a by aby wmy agboghobja na-aby mgbe ha na ndj lyru di na nwunye na-enweko afiyrj, ha na-edula nke-nwaanyj n’ylo di ya. Ha na-aby aby site n’ylo nke nwaanyj buru otuty ihe onyinye dj iche iche wee rue n’ylo nke nwoke. Ha ruc ebe iV ahy, ha na-abu, na-eri, n’enwe anur], na-ete egwu wee me na chi ojiji. Aby ndj ahy tinyekwara ndymody nye ndi gbara akwukwo, nkasiobi nye ndi nne na nna nke nwaanyi na otuto/ekele nyc ndi ezinaulo nke nwoke maka jluta ezizbo -nwaanyi. Ya by na ebe ha na-ekele nwole ka ha na-ckcle nwaanyi otu 0 siri dabara ha abya ily di na nwunye. ABU OQMUMU NWA Nke a bu aby umyunwaanyi na-agu mgbe a mury nwa. Umu nwaanyi ogbe/ymynna na ndi enyi na-agba cgwu, na-abu abu were na-edula nwaanyi mur nwa site n'ulogogwy ebe o muru nwa me n’ulo di ya. Egwu na-ebikaris; oky n’ylo nwoke nwunye ya mur nwa. A ga-enye ha un na mmanya wee chere ha 0}j. Ha ana-cri na-any na-agu egwu. N’cbe otutu di iche iche a na-eme ikuputa nwa (jputa asaa), ymy nwaany: na umuaka na-abu aby dj uto na-agbakwa egwu ubochi ahu. Abu ndj a na-enwekwa ndymodu nye nne na nna otu € si ele nwa ohuy anya, na-ekele Chineke maka onyinye Ya nye ezinat‘o na ndi ogbe ahy. A na-eji ihe egwu dika udu, jchaka nz ogene were ett egwu na gnodu obi anury a. ABU IKU/IGUGU NWA Nke a by aby wmuyaka na-cku nwa ohun) na-abu ii mee ka nwa ohury na-enwe anuri, rahy ura n’ime ka 9 kwusj ibe akwa tumady’ mgbe nne na nna nwa ahu angghj ya. Ndj nnée na-agukwa abu nd) a. Ha na-adjka egwu, na-atokwa uto iche nke ga-eme ka ymuaka rahy ura ngwa ngywa. ABU MMEMME (ORIRI NA ONUNY) E ji aby ndj a emc mmemme. Abvy nke gbyla na-egosi ydi mmemme na ydi ndkna-cme emume a. Umy nyaanyi na fidi ntorobia by ndj na-abykari aby ndj a iji kele Chineke, ito ogbe Vv magby obodo, maobu ndj ochjch), na nd) dike. EGWU QNWA Nke a by aby ndj a na-aby n’oge cgwu onwa n’ylo di iche iche mana ama, ogbe dj iche iche ebc a na-cgwu egwu onwa. O na-abyukar] ymyaka na ymunwaanyj na-aby aby ndj a. Ndj nwoke na-ang n’ogwe nso na-akor} akuko n’oge di otu a. ABU E JI EBU AGHA Ndj a by aby nke muimictuta obi a na-aby mgbe a na-aly agha. - Ha na-akowa ihe by dike, jhy obodo n’anya; )kpa ike; id odogwu; na mgbamume na jd} njikere 1z9 obodo. ABU MAKA ECHICHI Nke a by aby otuto na mbuli elu nke a na-agy oge a na-echi echichi. Aby ndi a na-cbuli, na-cto nwoke, nwunye ya na ndj ezinaylo ya na ymunna ya. AKUKO N°ABU E nwere otuty egwu na-akg akuko n’ala Igbo. Ndi a by akuko maka jkpa ike nke mmady na anughia dika: agy, mbe, arum na nnyny dj iche iche. E ji ha akgwa, na-ako akuko nke metytara ibi ndy ndj mmady. Ha na-akokwa akukg banycre ndy mmady na the mere eme. ABY (MBEM) ONWU Abu ndj a by nke eji akwa ozu, echeta onye awyry anwy. Ha na-enwe obyby ony nye gnwuy, orja na ckwensu ‘ma na- -eto, na-enye onye nwury anwy udo na ony n’ uwa adi, nwun anwy. Ha na-akowa jkpa ike, ihe onye nwurt anwyi ‘megasiri mgbe 9 dj ndy. Ha na-agbakwa ezinaylo onwy “etary ume, na-akasi ha obi, na-enyekwa ndi dj ndy ndumody. vi Okwu mumalite ............cccccccccesssseeeseesseeeess iii Nkenke NkQwaputa ............0.cccsecesceeeeeeeeees iV Aby Maka Olyly Nwaanyj «.............-...ee. 1-8 Aby.QOQmumy NWA os .cecesceseeeeeetees Leceeeccens 0-53 Aby Iku NWa...ciccscsccssccsesssecesesssseseeesecoee 54-67 Abu Maka Oriri Magby Emume ..................5 68-74 Aby Jaq Ndy ........ccccececsceccssecescetseceeeseeees 75-76 Aby A Na-Aby N’Egwu Onwa.............00.02 77-98 Aby Eji Ebu Agha...............ccccescscecceresceeeees 99 -127 Aby Echichi........cccccccccccesessssecscssssnnneneees 128-135 Akuko N’ADy............ sescescccnccccecescccceccsccess 135-145 ADU Onwy .....ccccccccccsccccccccececsccctccteteceresse 146-161

See more

The list of books you might like

Most books are stored in the elastic cloud where traffic is expensive. For this reason, we have a limit on daily download.